1 Ndị Eze 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee bilie rie ihe, ṅụọkwa mmiri, o wee jiri ike ihe ahụ o riri na-aga ruo ụbọchị iri anọ,+ ehihie na abalị, ruo n’ugwu nke ezi Chineke, bụ́ Horeb.+ 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:8 Ṅomie, p. 103-104 Ụlọ Nche,7/1/2011, p. 20-21
8 O wee bilie rie ihe, ṅụọkwa mmiri, o wee jiri ike ihe ahụ o riri na-aga ruo ụbọchị iri anọ,+ ehihie na abalị, ruo n’ugwu nke ezi Chineke, bụ́ Horeb.+