1 Ndị Eze 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ị ga-etekwa Jihu+ nwa nwa Nimshaị+ mmanụ ịbụ eze Izrel; ị ga-etekwa Ịlaịsha+ nwa Shefat bụ́ onye si Ebel-mehola+ mmanụ ịbụ onye amụma nke ga-anọchi gị.+ 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:16 Ụlọ Nche,5/15/1997, p. 13
16 Ị ga-etekwa Jihu+ nwa nwa Nimshaị+ mmanụ ịbụ eze Izrel; ị ga-etekwa Ịlaịsha+ nwa Shefat bụ́ onye si Ebel-mehola+ mmanụ ịbụ onye amụma nke ga-anọchi gị.+