2 Ndị Eze 17:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ya mere, otu n’ime ndị nchụàjà nke ha si na Sameria dọrọ n’agha bịara wee malite ibi na Betel,+ o wee bụrụ onye na-akụziri ha otú ha kwesịrị isi na-atụ egwu Jehova.+
28 Ya mere, otu n’ime ndị nchụàjà nke ha si na Sameria dọrọ n’agha bịara wee malite ibi na Betel,+ o wee bụrụ onye na-akụziri ha otú ha kwesịrị isi na-atụ egwu Jehova.+