2 Ndị Eze 17:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ha wee bụrụ ndị na-atụ egwu Jehova, ha wee si ná ndị nkịtị họrọ ndị ha na-eme ndị nchụàjà+ nke ebe ndị dị elu, ha wee na-arụrụ ha ọrụ n’ụlọ dị n’ebe ndị dị elu.
32 Ha wee bụrụ ndị na-atụ egwu Jehova, ha wee si ná ndị nkịtị họrọ ndị ha na-eme ndị nchụàjà+ nke ebe ndị dị elu, ha wee na-arụrụ ha ọrụ n’ụlọ dị n’ebe ndị dị elu.