2 Ndị Eze 17:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Mba ndị a wee na-atụ egwu Jehova,+ ma, ọ bụ ihe oyiyi ha a pịrị apị ka ha na-efe ofufe. Ruo taa, ma ụmụ ha ma ụmụ ụmụ ha na-eme nnọọ dị ka ndị nna nna ha mere. 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:41 Ụlọ Nche,12/1/1990, p. 3
41 Mba ndị a wee na-atụ egwu Jehova,+ ma, ọ bụ ihe oyiyi ha a pịrị apị ka ha na-efe ofufe. Ruo taa, ma ụmụ ha ma ụmụ ụmụ ha na-eme nnọọ dị ka ndị nna nna ha mere.