2 Ndị Eze 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Biko, ka anyị rụọ otu obere ọnụ ụlọ n’elu ụlọ a+ n’ahụ́ ájá ma debere ya ihe ndina na tebụl na oche na ihe ndọba oriọna n’ebe ahụ;+ ọ ga-erukwa na mgbe ọ bụla ọ bịakwutere anyị, ọ pụrụ ịbanye n’ebe ahụ.”+
10 Biko, ka anyị rụọ otu obere ọnụ ụlọ n’elu ụlọ a+ n’ahụ́ ájá ma debere ya ihe ndina na tebụl na oche na ihe ndọba oriọna n’ebe ahụ;+ ọ ga-erukwa na mgbe ọ bụla ọ bịakwutere anyị, ọ pụrụ ịbanye n’ebe ahụ.”+