2 Ndị Eze 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee sị Gehezaị+ bụ́ onye na-ejere ya ozi: “Kpọọ nwaanyị Shunem+ ahụ.” O wee kpọọ ya ka o guzoro n’ihu ya.
12 O wee sị Gehezaị+ bụ́ onye na-ejere ya ozi: “Kpọọ nwaanyị Shunem+ ahụ.” O wee kpọọ ya ka o guzoro n’ihu ya.