2 Ndị Eze 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Otú ọ dị, nwaanyị ahụ tụụrụ ime wee mụọ nwa nwoke+ n’ụdị oge ahụ n’afọ sochiri ya, dị nnọọ ka Ịlaịsha gwara ya.+
17 Otú ọ dị, nwaanyị ahụ tụụrụ ime wee mụọ nwa nwoke+ n’ụdị oge ahụ n’afọ sochiri ya, dị nnọọ ka Ịlaịsha gwara ya.+