2 Ndị Eze 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee na-asị nna ya: “Isi m o, isi m o!”+ N’ikpeazụ, ọ sịrị onye na-ejere ya ozi: “Kuru ya gakwuru nne ya.”+
19 O wee na-asị nna ya: “Isi m o, isi m o!”+ N’ikpeazụ, ọ sịrị onye na-ejere ya ozi: “Kuru ya gakwuru nne ya.”+