2 Ndị Eze 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee dokwasị ihe o ji anọkwasị n’elu nne ịnyịnya ibu+ wee sị onye na-ejere ya ozi: “Gbara gawa. Akwụsịla n’ihi m, ọ gwụla ma m̀ gwara gị otú ahụ.”
24 O wee dokwasị ihe o ji anọkwasị n’elu nne ịnyịnya ibu+ wee sị onye na-ejere ya ozi: “Gbara gawa. Akwụsịla n’ihi m, ọ gwụla ma m̀ gwara gị otú ahụ.”