2 Ndị Eze 4:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Nwaanyị ahụ wee sị: “Ọ̀ dị mgbe m si n’aka onyenwe m rịọ ka e nye m nwa? Ọ̀ bụ na mụ asịghị, ‘Emela ka m nwee olileanya ụgha’?”+
28 Nwaanyị ahụ wee sị: “Ọ̀ dị mgbe m si n’aka onyenwe m rịọ ka e nye m nwa? Ọ̀ bụ na mụ asịghị, ‘Emela ka m nwee olileanya ụgha’?”+