2 Ndị Eze 4:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Gehezaị bu ha ụzọ gawa wee tụkwasị mkpara ahụ n’ihu nwa okoro ahụ, ma o kwughị okwu, o meghịkwa ụṅara.+ O wee laghachi zute ya ma kọọrọ ya, sị: “Nwa okoro ahụ etetaghị.”+
31 Gehezaị bu ha ụzọ gawa wee tụkwasị mkpara ahụ n’ihu nwa okoro ahụ, ma o kwughị okwu, o meghịkwa ụṅara.+ O wee laghachi zute ya ma kọọrọ ya, sị: “Nwa okoro ahụ etetaghị.”+