-
2 Ndị Eze 7:5Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
5 Ha wee bilie mgbe chi jiri ka ha banye n’ebe ndị Siria mara ụlọikwuu; ha wee bịa nso n’ebe ndị Siria mara ụlọikwuu, ma, lee! ọ dịghị onye nọ n’ebe ahụ.
-