2 Ndị Eze 10:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Họpụtanụ onye kasị mma na onye kasị bụrụ ezi mmadụ n’etiti ụmụ ndị ikom onyenwe unu, meenụ ka ọ nọkwasị n’ocheeze nna ya.+ Buokwaranụ ụlọ onyenwe unu agha.”
3 Họpụtanụ onye kasị mma na onye kasị bụrụ ezi mmadụ n’etiti ụmụ ndị ikom onyenwe unu, meenụ ka ọ nọkwasị n’ocheeze nna ya.+ Buokwaranụ ụlọ onyenwe unu agha.”