2 Ndị Eze 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee na-achụ àjà ma na-esure ihe nsure ọkụ n’ebe ndị dị elu+ nakwa n’ugwu nta dị iche iche+ nakwa n’okpuru osisi ọ bụla jupụtara n’akwụkwọ ndụ.+
4 O wee na-achụ àjà ma na-esure ihe nsure ọkụ n’ebe ndị dị elu+ nakwa n’ugwu nta dị iche iche+ nakwa n’okpuru osisi ọ bụla jupụtara n’akwụkwọ ndụ.+