1 Ihe E Mere 6:78 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 78 ha sikwa n’ebo Ruben,+ n’ógbè Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko, n’ebe ọwụwa anyanwụ Jọdan, nye ha Biza+ nke dị n’ala ịkpa, ya na ala ịta ahịhịa ya, nakwa Jehaz+ na ala ịta ahịhịa ya,
78 ha sikwa n’ebo Ruben,+ n’ógbè Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko, n’ebe ọwụwa anyanwụ Jọdan, nye ha Biza+ nke dị n’ala ịkpa, ya na ala ịta ahịhịa ya, nakwa Jehaz+ na ala ịta ahịhịa ya,