1 Ihe E Mere 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee na-ewugasịrị onwe ya ụlọ+ n’Obodo Devid; o wee gaa n’ihu ịkwadebe ebe+ a ga-edebe igbe ezi Chineke, maakwa ụlọikwuu maka ya.
15 O wee na-ewugasịrị onwe ya ụlọ+ n’Obodo Devid; o wee gaa n’ihu ịkwadebe ebe+ a ga-edebe igbe ezi Chineke, maakwa ụlọikwuu maka ya.