1 Ihe E Mere 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 o wee sị ha: “Unu onwe unu bụ ndị isi+ nke ndị bụ́ nna ụmụ Livaị. Doonụ onwe unu nsọ,+ unu na ụmụnne unu, unu ga-ebugotekwa igbe Jehova bụ́ Chineke Izrel n’ebe m kwadebeere ya.
12 o wee sị ha: “Unu onwe unu bụ ndị isi+ nke ndị bụ́ nna ụmụ Livaị. Doonụ onwe unu nsọ,+ unu na ụmụnne unu, unu ga-ebugotekwa igbe Jehova bụ́ Chineke Izrel n’ebe m kwadebeere ya.