1 Ihe E Mere 15:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ụmụ Livaị wee jiri okporo osisi buru+ igbe ezi Chineke n’ubu ha,+ dị nnọọ ka Mozis nyere n’iwu, dị ka ihe Jehova gwara ya si dị.
15 Ụmụ Livaị wee jiri okporo osisi buru+ igbe ezi Chineke n’ubu ha,+ dị nnọọ ka Mozis nyere n’iwu, dị ka ihe Jehova gwara ya si dị.