1 Ihe E Mere 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ebitụbeghị m n’ụlọ malite n’ụbọchị m kpọpụtara Izrel ruo taa,+ kama anọwo m na-esi n’otu ụlọ ntu gaa n’ụlọ ntu ọzọ, sikwa n’otu ụlọikwuu+ gaa n’ụlọikwuu ọzọ.+
5 N’ihi na ebitụbeghị m n’ụlọ malite n’ụbọchị m kpọpụtara Izrel ruo taa,+ kama anọwo m na-esi n’otu ụlọ ntu gaa n’ụlọ ntu ọzọ, sikwa n’otu ụlọikwuu+ gaa n’ụlọikwuu ọzọ.+