1 Ihe E Mere 17:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M ga-anọnyekwara gị n’ebe ọ bụla ị na-aga,+ m ga-ebipụkwa ndị iro gị niile+ n’ihu gị, m ga-emekwara gị aha+ dị ka aha ndị ukwu bi n’elu ụwa.+
8 M ga-anọnyekwara gị n’ebe ọ bụla ị na-aga,+ m ga-ebipụkwa ndị iro gị niile+ n’ihu gị, m ga-emekwara gị aha+ dị ka aha ndị ukwu bi n’elu ụwa.+