1 Ihe E Mere 17:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘“Ọ ga-erukwa na mgbe ụbọchị gị ga-ezu ka i sonyere nna nna gị hà,+ m ga-eme ka mkpụrụ gị, nke ga-abụ otu n’ime ụmụ gị,+ bilie mgbe ị nwụsịrị, m ga-emekwa ka ọbụbụeze ya guzosie ike.+
11 “‘“Ọ ga-erukwa na mgbe ụbọchị gị ga-ezu ka i sonyere nna nna gị hà,+ m ga-eme ka mkpụrụ gị, nke ga-abụ otu n’ime ụmụ gị,+ bilie mgbe ị nwụsịrị, m ga-emekwa ka ọbụbụeze ya guzosie ike.+