1 Ihe E Mere 22:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ọ̀ bụ na Jehova bụ́ Chineke unu anọnyereghị unu,+ ọ̀ bụ na o mebeghịkwa ka unu zuru ike gbaa gburugburu?+ N’ihi na o nyewo ndị bi n’ala a n’aka m, e meriwokwa ala a n’ihu Jehova+ nakwa n’ihu ndị ya.
18 “Ọ̀ bụ na Jehova bụ́ Chineke unu anọnyereghị unu,+ ọ̀ bụ na o mebeghịkwa ka unu zuru ike gbaa gburugburu?+ N’ihi na o nyewo ndị bi n’ala a n’aka m, e meriwokwa ala a n’ihu Jehova+ nakwa n’ihu ndị ya.