1 Ihe E Mere 22:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ugbu a, werenụ obi unu na mkpụrụ obi+ unu chọọ Jehova bụ́ Chineke unu,+ biliekwanụ wuo ebe nsọ+ Jehova bụ́ ezi Chineke,+ iji bubata igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova na arịa ndị dị nsọ nke ezi Chineke n’ụlọ e wuuru aha+ Jehova.”
19 Ugbu a, werenụ obi unu na mkpụrụ obi+ unu chọọ Jehova bụ́ Chineke unu,+ biliekwanụ wuo ebe nsọ+ Jehova bụ́ ezi Chineke,+ iji bubata igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova na arịa ndị dị nsọ nke ezi Chineke n’ụlọ e wuuru aha+ Jehova.”