1 Ihe E Mere 26:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ bụ otú a ka e si kee ndị nche ọnụ ụzọ ámá bụ́ ndị si n’agbụrụ Kora+ na ụmụ Meraraị,+ n’ìgwè n’ìgwè.
19 Ọ bụ otú a ka e si kee ndị nche ọnụ ụzọ ámá bụ́ ndị si n’agbụrụ Kora+ na ụmụ Meraraị,+ n’ìgwè n’ìgwè.