2 Ihe E Mere 4:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Sọlọmọn mere arịa a niile ka ha dị nnọọ ọtụtụ, n’ihi na a mataghị ịdị arọ nke ọla kọpa ahụ.+