-
2 Ihe E Mere 19:10Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
10 Ma okwu ikpe ọ bụla nke ụmụnne unu ndị bi n’obodo ha dị iche iche wetaara unu, bụ́ ndị metụtara ịwụfu ọbara+ nakwa ndị metụtara iwu+ na ntụziaka+ na ụkpụrụ+ na ihe e kpere n’ikpe,+ unu ga-adọ ha aka ná ntị ka ha ghara imejọ Jehova, ka a ghara iweso unu na ụmụnne unu iwe.+ Otú a ka unu ga na-eme, ka unu ghara iwetara onwe unu ikpe ọmụma.
-