2 Ihe E Mere 20:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma Juda bịarutere n’ụlọ nche dị n’ala ịkpa ahụ.+ Mgbe ha chere ihu n’ebe ìgwè mmadụ ahụ nọ, lee, ozu ha tọgbọcha n’ala,+ ọ dịghị onye lanahụrụ.
24 Ma Juda bịarutere n’ụlọ nche dị n’ala ịkpa ahụ.+ Mgbe ha chere ihu n’ebe ìgwè mmadụ ahụ nọ, lee, ozu ha tọgbọcha n’ala,+ ọ dịghị onye lanahụrụ.