2 Ihe E Mere 21:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee na-eje ije n’ụzọ ndị eze Izrel jere,+ dị nnọọ ka ndị ụlọ Ehab mere; n’ihi na ọ lụrụ nwa Ehab,+ o wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova.+
6 O wee na-eje ije n’ụzọ ndị eze Izrel jere,+ dị nnọọ ka ndị ụlọ Ehab mere; n’ihi na ọ lụrụ nwa Ehab,+ o wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova.+