-
2 Ihe E Mere 21:9Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
9 Ya mere, Jehoram na ndị o mere ndị isi, tinyere ụgbọ ịnyịnya ya niile, wee gaa ebe ahụ. O wee bilie n’abalị gbuo ndị Idọm gbara ya na ndị isi ụgbọ ịnyịnya ya gburugburu.
-