2 Ihe E Mere 24:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Eze wee kpọọ Jehoyada bụ́ onyeisi ha wee sị ya:+ “Gịnị mere ị gwabeghị ndị Livaị ka ha mee mpịazi maka ụtụ dị nsọ ha na-anata na Juda na Jeruselem dị ka Mozis ohu Jehova nyere n’iwu,+ ya bụ, nke ọgbakọ Izrel na-atụ, maka ụlọikwuu Ihe Àmà?+
6 Eze wee kpọọ Jehoyada bụ́ onyeisi ha wee sị ya:+ “Gịnị mere ị gwabeghị ndị Livaị ka ha mee mpịazi maka ụtụ dị nsọ ha na-anata na Juda na Jeruselem dị ka Mozis ohu Jehova nyere n’iwu,+ ya bụ, nke ọgbakọ Izrel na-atụ, maka ụlọikwuu Ihe Àmà?+