2 Ihe E Mere 24:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehoyada wee mee agadi, afọ ndụ ya jukwara ya afọ,+ o wee nwụọ, ọ dị otu narị afọ na iri atọ mgbe ọ nwụrụ.
15 Jehoyada wee mee agadi, afọ ndụ ya jukwara ya afọ,+ o wee nwụọ, ọ dị otu narị afọ na iri atọ mgbe ọ nwụrụ.