2 Ihe E Mere 28:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Zikraị, onye Ifrem bụ́ dike,+ gbukwara Measaya nwa eze na Azraịkam bụ́ onye ndú ezinụlọ ya na Elkena bụ́ onye na-esote eze.
7 Zikraị, onye Ifrem bụ́ dike,+ gbukwara Measaya nwa eze na Azraịkam bụ́ onye ndú ezinụlọ ya na Elkena bụ́ onye na-esote eze.