4 Ha kwatukwara ebe ịchụàjà+ Bel+ n’ihu ya; o gbutukwara ihe e ji adọba ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ ndị dị n’elu ha; ọ kụjisịkwara ogwe osisi dị nsọ+ na ihe oyiyi a pịrị apị+ na ihe oyiyi a wụrụ awụ ma gwerie ha,+ ha aghọọ ntụ. O wee fesaa ya n’elu ili nke ndị na-achụburu ha àjà.+