2 Ihe E Mere 34:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 bụ ndị isi nke ndị na-ebu ibu,+ bụrụkwa ndị nlekọta+ nke ndị niile na-arụ ọrụ dị iche iche. E nwekwara ndị Livaị+ bụ́ ndị odeakwụkwọ+ na ndị isi na ndị nche ọnụ ụzọ ámá.+
13 bụ ndị isi nke ndị na-ebu ibu,+ bụrụkwa ndị nlekọta+ nke ndị niile na-arụ ọrụ dị iche iche. E nwekwara ndị Livaị+ bụ́ ndị odeakwụkwọ+ na ndị isi na ndị nche ọnụ ụzọ ámá.+