2 Ihe E Mere 34:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Hilkaya na ndị ahụ eze kpọrọ aha wee gakwuru Họlda+ onye amụma nwaanyị,+ bụ́ nwunye Shalọm nwa Tikva nwa Hahas onye na-elekọta uwe,+ mgbe o bi na Jeruselem n’ógbè nke abụọ; ha wee gwa ya okwu a.
22 Hilkaya na ndị ahụ eze kpọrọ aha wee gakwuru Họlda+ onye amụma nwaanyị,+ bụ́ nwunye Shalọm nwa Tikva nwa Hahas onye na-elekọta uwe,+ mgbe o bi na Jeruselem n’ógbè nke abụọ; ha wee gwa ya okwu a.