2 Ihe E Mere 34:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma Eze Juda, bụ́ onye zitere unu ịjụ Jehova ase, unu ga-asị ya: “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru,+ ‘Banyere okwu ahụ ị nụrụ,+
26 Ma Eze Juda, bụ́ onye zitere unu ịjụ Jehova ase, unu ga-asị ya: “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru,+ ‘Banyere okwu ahụ ị nụrụ,+