Ezra 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị Juda na ndị Benjamin wee zukọta na Jeruselem n’ime ụbọchị atọ, ya bụ, n’ọnwa nke itoolu,+ n’abalị iri na abụọ n’ọnwa ahụ, mmadụ niile wee nọrọ ala na mbara èzí nke ụlọ ezi Chineke, na-ama jijiji n’ihi okwu ahụ nakwa n’ihi mmiri ozuzo.+
9 Ndị Juda na ndị Benjamin wee zukọta na Jeruselem n’ime ụbọchị atọ, ya bụ, n’ọnwa nke itoolu,+ n’abalị iri na abụọ n’ọnwa ahụ, mmadụ niile wee nọrọ ala na mbara èzí nke ụlọ ezi Chineke, na-ama jijiji n’ihi okwu ahụ nakwa n’ihi mmiri ozuzo.+