Ezra 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma site n’ikwe n’aka, ha kwere nkwa na ha ga-achụpụ nwunye ha, na ha ga-esikwa n’ìgwè atụrụ weta ebule+ maka ikpe ọmụma ha, ebe ọ bụ na ikpe mara ha.+
19 Ma site n’ikwe n’aka, ha kwere nkwa na ha ga-achụpụ nwunye ha, na ha ga-esikwa n’ìgwè atụrụ weta ebule+ maka ikpe ọmụma ha, ebe ọ bụ na ikpe mara ha.+