2 O wee malite ikwu n’ihu ụmụnne+ ya na ìgwè ndị agha Sameria, ee, ọ malitere ikwu, sị: “Gịnị ka ndị Juu a na-enweghị ume na-eme? Hà ga-arụ ihe a n’onwe ha? Hà ga-achụ àjà?+ Hà ga-ewucha ya n’otu ụbọchị? Hà ga-esi ná mkpọmkpọ ihe+ a wepụtasịa nkume dị mma, ebe ọ bụ na a gbaala ha ọkụ?”