Nehemaya 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ekpuchikwala njehie+ ha na mmehie ha n’ihu gị. Ka a ghara ihichapụ ya ehichapụ, n’ihi na ha emewo ndị na-ewu mgbidi a ihe ọjọọ.
5 Ekpuchikwala njehie+ ha na mmehie ha n’ihu gị. Ka a ghara ihichapụ ya ehichapụ, n’ihi na ha emewo ndị na-ewu mgbidi a ihe ọjọọ.