Nehemaya 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma anyị kpekuru Chineke anyị ekpere+ ma debe ndị nche ka ha na-eche nche ehihie na abalị n’ihi ha.