-
Nehemaya 4:12Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
12 O wee ruo na, mgbe ọ bụla ndị Juu bi ha nso batara, ha na-agwa anyị ugboro iri, sị: “Ha ga-esi n’ebe niile anyị bi gbagote, ya bụ, n’ebe unu ga-alọghachi.”
-