Nehemaya 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M wee debe ndị ikom n’ebe dị iche iche kasị ala n’azụ mgbidi ahụ, n’ebe sara mbara, m wee debe ndị mmadụ n’ebe ahụ, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, ha ji mma agha ha,+ ube ha+ na ụta ha.
13 M wee debe ndị ikom n’ebe dị iche iche kasị ala n’azụ mgbidi ahụ, n’ebe sara mbara, m wee debe ndị mmadụ n’ebe ahụ, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, ha ji mma agha ha,+ ube ha+ na ụta ha.