Nehemaya 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee ruo na ozugbo ndị iro anyị nụrụ na anyị amatawo ihe ha na-eme, na ezi Chineke emebiwo atụmatụ+ ha, na anyị niile agaghachiwokwa na mgbidi ahụ, onye ọ bụla n’ihu ọrụ ya,
15 O wee ruo na ozugbo ndị iro anyị nụrụ na anyị amatawo ihe ha na-eme, na ezi Chineke emebiwo atụmatụ+ ha, na anyị niile agaghachiwokwa na mgbidi ahụ, onye ọ bụla n’ihu ọrụ ya,