Nehemaya 4:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Onye ọ bụla n’ime ndị na-ewu mgbidi ahụ kekwara mma agha n’úkwù,+ ka ha nọ n’ọrụ;+ onye ga-afụ opi+ nọkwa m n’akụkụ. Nehemaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:18 Ụlọ Nche,2/1/2006, p. 9
18 Onye ọ bụla n’ime ndị na-ewu mgbidi ahụ kekwara mma agha n’úkwù,+ ka ha nọ n’ọrụ;+ onye ga-afụ opi+ nọkwa m n’akụkụ.