Nehemaya 4:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mụ+ na ụmụnne+ m na ndị na-ejere m ozi+ na ndị na-eche nche,+ bụ́ ndị nọ m n’azụ, eyipụghị uwe anyị, onye nke ọ bụla ji ngwá agha+ ya n’aka nri.
23 Mụ+ na ụmụnne+ m na ndị na-ejere m ozi+ na ndị na-eche nche,+ bụ́ ndị nọ m n’azụ, eyipụghị uwe anyị, onye nke ọ bụla ji ngwá agha+ ya n’aka nri.