Nehemaya 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ezra wee gọzie Jehova+ bụ́ ezi Chineke, Onye dị ukwuu, mmadụ niile wee chịlie aka elu+ zaa, sị, “Amen! Amen!”+ Ha wee hulata+ kpọọrọ Jehova isiala.+
6 Ezra wee gọzie Jehova+ bụ́ ezi Chineke, Onye dị ukwuu, mmadụ niile wee chịlie aka elu+ zaa, sị, “Amen! Amen!”+ Ha wee hulata+ kpọọrọ Jehova isiala.+