Nehemaya 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ụbọchị nke abụọ, ndị isi nke ndị bụ́ nna ụmụ Izrel niile, ndị nchụàjà na ndị Livaị, zukọtara n’ebe Ezra bụ́ ọkà n’idepụta ihe nọ, ka ha wee ghọta ihe e kwuru n’iwu ahụ.+ Nehemaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:13 Ụlọ Nche,10/15/1998, p. 20-21
13 N’ụbọchị nke abụọ, ndị isi nke ndị bụ́ nna ụmụ Izrel niile, ndị nchụàjà na ndị Livaị, zukọtara n’ebe Ezra bụ́ ọkà n’idepụta ihe nọ, ka ha wee ghọta ihe e kwuru n’iwu ahụ.+