15 na ha ga-akpọsakwa+ ma kwupụta n’obodo ha niile nakwa na Jeruselem dum,+ sị: “Gaanụ n’ógbè bụ́ ugwu ugwu+ gbute akwụkwọ oliv+ na akwụkwọ osisi mmanụ na akwụkwọ osisi metụl na igu nkwụ na akwụkwọ osisi ndị nwere alaka a ga-eji wuo ụlọ ndò, dị ka ihe e dere ede si dị.”